Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 27:27 Bible Nso (IGBOB)

Àkù-gi, na ihe-ahia-gi nile, na ihe-izu-ahia-gi, na ndi-ọ̀kà-ub͕ọ-gi, na ndi nākwuchi oghere-ub͕ọ-gi, na ndi nāzu ahia-gi, na ndi-agha-gi nile, ndi nọ nime gi, na nime nkpọkọta-madu nile nke gi nke di n'etiti gi, gādabà n'etiti oké osimiri nile n'ubọchi ọdida-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 27

Echiche Ezikiel 27:27 na onodu