Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 27:13 Bible Nso (IGBOB)

Jevan, na Tubal, na Meshek, ndi ahu bu ndi-ahia-gi: madu onwe-ha na ihe di iche iche nke ọla ka ha jiri zu ihe-izu-ahia-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 27

Echiche Ezikiel 27:13 na onodu