Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 26:12 Bible Nso (IGBOB)

Ha gākwata àkù-gi, luta ihe-izu-ahia-gi n'agha, kwatu mb͕idi-gi nile, ọ bu kwa ulo nile nke i nāchọsi ike ka ha gākwada: ọzọ, nkume-gi nile na osisi-gi nile awara awa na ájá-gi ka ha gātọb͕ọ n'etiti miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 26

Echiche Ezikiel 26:12 na onodu