Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 6:8 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ayi Jehova ejiwo Onwe-ya ṅua iyi, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, puta), si: Mu onwem nākpọ npako Jekob ihe-árú, ọ bu kwa ulo-elu-ya nile ka M'kpọworo asì: M'gēmechibido kwa obodo na ùjú-ya nye n'aka onye-iro.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 6

Echiche Emos 6:8 na onodu