Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 6:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e nwa-nne nna madu, bú onye-nsure-ọku-ya, gēburu ya ichipu ọkpukpu n'ulo, si onye nke nọ n'ime-ime-ulo nke ulo ahu, Ọ̀ di onye ọzọ gi na ya nọ? ọ gāsi, É-è; si kwa, Nọdu du; n'ihi na ayi agaghi-ehota aha Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 6

Echiche Emos 6:10 na onodu