Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Emos 4:10 Bible Nso (IGBOB)

Ezitewom ajọ ọria nēfe efe n'etiti unu n'uzọ o si eme n'Ijipt: eb͕uwom umu-okorọbia-unu na mma-agha, ha na inyinya nile unu adọtara n'agha; M'we me ka ísì ọjọ nke ọmuma-ulo-ikwū-unu rigota ọbuná n'imi-unu: ma unu alaghachikuteghm; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 4

Echiche Emos 4:10 na onodu