Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 9:3 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu ihe ọjọ n'ihe nile anēme n'okpuru elu-igwe, na otù ndabà nādabàra madu nile: ọzọ kwa, obi umu madu juputara n'ihe ọjọ, iwi-ara di kwa n'obi-ha mb͕e ha nọ na ndu, ma emesia ha nālakuru ndi nwuru anwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 9

Echiche Eklisiastis 9:3 na onodu