Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Eklisiastis 9:2 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nile nādakwasi madu nile n'otù uzọ ahu: otù ndabà nādabàra onye ezi omume, dabà-kwa-ra onye nēmebi iwu; ọ nādabàra ezi madu, dabà-kwa-ra onye di ọcha, dabà-kwa-ra onye nādighi ọcha; ọ nādabàra onye nāchu àjà, dabà-kwa-ra onye nādighi-achu àjà: dika ezi madu si di, otú a ka onye-nmehie di kwa; onye nāṅu iyi di ka onye nātu egwu ọṅuṅu-iyi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 9

Echiche Eklisiastis 9:2 na onodu