Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 5:31 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, guzo n'ebe a n'akukum, ka M'gwa kwa gi ihe ahu nile M'nyere n'iwu, na ukpuru nile, na ikpé nile, nke i gēzí ha, ka ha we me ha n'ala ahu nke Mu onwem nēnye ha ka ha nweta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 5

Echiche Deuteronomi 5:31 na onodu