Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Daniel 7:18 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi nsọ nke Onye ahu nke kachasi ihe nile elu gānata ala-eze ahu, nwe ala-eze ahu rue mb͕e ebighi-ebi, ọbuná rue mb͕e nile ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:18 na onodu