Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 18:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na tutu owuwe-ihe-ubi erue, mb͕e ifuru zusiri okè, na mb͕e okoko nāghọ nkpuru-vine nāchaghi acha, O gēji mma-nkwacha bipu umu-alaka-ya, ọ bu kwa alaka-ya nile ka Ọ gēwezuga b͕uchapu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 18

Echiche Aisaia 18:5 na onodu