Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 13:22 Bible Nso (IGBOB)

Anu-ọhia nēbe ebe gāzarita kwa onwe-ha n'ulo ọma ya nile, nkita-ọhia kwa n'ulo uku nile nke ihe-utọ: mb͕e-ya di kwa nso ibia, agaghi-eme kwa ka ubọchi-ya di ogologo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 13

Echiche Aisaia 13:22 na onodu