N'ihi na Ya onye-ya gānaputa gi n'ib͕udu nke osi-ọnyà,Na n'aka ajọ ọria nēfe efe nke nēweta ila-n'iyì.