Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 87:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Ntọ-ala-Ya di n'ugwu nsọ nile.

2. Jehova nāhu ọnu-uzọ-ama nile nke ZaionKari ebe-obibi nile nke Jekob.

3. Ihe di iche iche nke di nsọpuru ka anēkwu bayere gi,Obodo Chineke. Selah

4. M'gēhota Rehab na Babilon, na ha di n'etiti ndi maram:Le Filistia na Taia, ha na Etiopia;Nka ka amuru n'ebe ahu.

5. Ọ bu kwa Zaion ka agēkwu okwu bayere ya, si, Onye na onye ọ bula ka amuru nime ya;Ọzọ, Ya onwe-ya, bú Onye kachasi ihe nile elu, gēme ka o guzosie ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 87