N'ihi na Gi onwe-gi, Onye-nwe-ayi, di nma, I bu kwa onye nāb͕aghara nmehie,I nāba kwa uba n'ebere n'aru ndì nile nākpọku Gi.