M'gānu ihe Chineke, bú Jehova, gēkwu:N'ihi na Ọ gāgwa ndi-Ya, gwa kwa ndi-ebere-Ya, okwu udo:Ma ka ha ghara ilaghachi ba n'ihe-nzuzu.