I siwo n'ọnu umu-ntakiri na umu nāṅu ara tọ ntọ-ala ike,N'ihi ndi-nkpab͕u-Gi,Ime ka onye-iro na onye nābọ̀ ọ́bọ̀ kwusi.