Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 78:9-11 Bible Nso (IGBOB)

9. Umu Efraim, ọ bu ezie na ha nāchi ihe-agha nēbuli kwa uta,Ma ha chighariri n'ubọchi agha.

10. Ha edebeghi ọb͕ub͕a-ndu Chineke,Ma ha juru ijeghari n'iwu-Ya;

11. Ha we chezọ omume-Ya nile,Na oké ọlu-Ya nile nke O mere ka ha hu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 78