Ghara kwa idi ka ndi bu nna-ha,Ndi bu ọb͕ọ nēwezuga onwe-ha nke nānupu kwa isi;Ọb͕ọ ndi nēdozighi obi-ha,Ndi mọ-ha nēkwesighi ntukwasi-obi n'ebe Chineke nọ.