Ka ihere me ha, ka ha nwe kwa iru-ihere,Bú ndi nāchọ nkpuru-obim:Ka ha laghachi azu, ka etiye kwa ha n'ọnọdu-ihere,Bú ndi ihe ọjọ dakwasirim nātọ utọ.