Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 65:4 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nāgara ya nke-ọma, bú onye I nārọputa,Onye I nēme kwa ka ọ biarue nso,Ka o we biri n'ogige-Gi nile:Ka afọ ju ayi n'ezi ihe nke ulo-Gi,Bú ebe nsọ nke ulo uku Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 65

Echiche Abù Ọma 65:4 na onodu