I nēdè ọ̀b͕à-ala-ubi-ya miri:I nēme ka ebe elu ya nile di lari:I nēji oké miri-ozuzo b͕aze ya;I nāgọzi ihe-opupú-ya.