Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 62:9 Bible Nso (IGBOB)

Nání otù nku-ume ka ndi di ala bu,ọ bu kwa okwu-ugha ka ndi di elu bu:N'ihe-ọtùtù ha gàrigo elu dika ihe nfe;Ndi ahu nile n'otù di nfe kari otù nku-ume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 62

Echiche Abù Ọma 62:9 na onodu