Unu atukwasila obi na nmeb͕u,Ọzọ, n'ipunara madu ihe unu aghọla ihe-efu:Mb͕e àkù nābakari uba, unu atukwasila ya obi.