Nmehie nke ọnu-ha ka okwu nke eb͕ub͕ere-ọnu-ha bu;Ka anwude kwa ha nime npako-ha,Na n'ihi ọb͕ub͕a-iyi na n'ihi okwu-ugha nke ha nākọ akukọ-ha.