Ka Chineke-ayi bia, Ya ab͕a-kwa-la nkiti:Ọku nēripia n'iru Ya,Buruburu Ya ka ifufe nēfesi kwa ike nke-uku.