Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 50:21-22 Bible Nso (IGBOB)

21. Ihe ndia ka i meworo, M'we b͕a nkiti;I chère na adizum ka i di:M'gābara gi nba, do kwa ya n'usoro n'anya-gi.

22. Biko, ghọtanu nka, unu ndi nēchezọ Chineke,Ka m'we ghara idọka unu, ọ dighi kwa onye-nnaputa diri unu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 50