Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 5:7-11 Bible Nso (IGBOB)

7. Ma mu onwem, n'uba nke ebere-Gi ka m'gābà n'ulo-Gi:M'gākpọ isi ala n'ebe ulo uku nsọ Gi di n'egwu-Gi.

8. Jehova, dubem n'ezi omume-Gi n'ihi ndi nēchem anwu;Me ka uzọ-Gi zie ezi n'irum.

9. N'ihi na ọ dighi ihe nke nēguzosi ike di n'ọnu-ya;Ime-ha bu ila-n'iyì nile:Ílì ghere oghe ka akpiri-ha bu;Ha nēkwu okwu ire-utọ.

10. Ma ha ikpe, Chineke;Ka ha da ada site na ndum-ọdu nile ha:N'uba nke njehie nile ha nupu ha;N'ihi na ha anupuwo isi imegide Gi.

11. Ma ka ndi nile ndi nābabà nime Gi ṅuria,Ka ha tie nkpu ọṅù rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I nēkpuchi ha ǹdò:Ọzọ, ka obi nke ndi nāhu aha-Gi n'anya tọ ha utọ nime Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 5