Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 49:14 Bible Nso (IGBOB)

Dika ìgwè ewu na aturu, ọ bu ala-mọ ka edoworo ha nye;Ọnwu gābu onye nāzù ha dika aturu:Ndi ziri ezi gēnwe ike n'aru ha n'ututu;Udi-ha bu ihe ala-mọ gēme ka ọ ka nká, ka ebe-obibi ghara idiri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 49

Echiche Abù Ọma 49:14 na onodu