N'uwe akpara nke-ọma ka agēduru ya jekuru eze:Umu-ab͕ọghọ, nāmaghi nwoke ndi nēso ya n'azu, bú ndi-ibe-ya,Anēme ha ka ha biakute gi.