Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 37:38-39 Bible Nso (IGBOB)

38. Ma ndi-njehie, anēkpochapu ha n'otù:Agēbipu ọdi-n'iru nke ndi nēmebi iwu.

39. Ma nzọputa ndi ezi omume nēsi n'aka Jehova bia:Ọ bu ebe-ha siri ike na mb͕e nkpà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 37