Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 35:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, luso ha ọ̀gù, bú ndi nālusom ọ̀gù:Buso ha agha, bú ndi nēbusom agha.

2. Jide ọta na ọta uku,Bilie iyerem aka.

3. Seputa kwa ube na anyu-ike-agha izute ndi nāchum:Si nkpuru-obim, Nzọputa-gi ka M'bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 35