Nání ihe-nrafu ka inyinya bu iji zọputa madu:Ọ dighi-eji kwa ike-ya riri nne me ka madu wepuga onwe-ya.