Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 25:19-21 Bible Nso (IGBOB)

19. Hu ndi-irom, n'ihi na ha di ọtutu;Ha ji ikpọ-asi nke na-eme ihe-ike kpọm asi.

20. Debe nkpuru-obim, naputakwam:Ekwela ka ihere mem, n'ihi na ab͕abàwom nime Gi.

21. Ka izu-okè na izi-ezi chezim,N'ihi na elewom anya Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 25