Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 25:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Gi, Jehova, ka m'nēbuliri nkpuru-obim.

2. Chinekem, na Gi ka m'tukwasiworo obi,Ekwela ka ihere mem;Ekwela ka obi ndi-irom tọ ha utọ n'arum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 25