Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 23:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova bu onye nāzùm dika aturu; ó dighi ihe kọrọm.

2. N'ebe-ita-nri nke ahihia ndu ka O nēme ka m'makpu:N'akuku miri nke izu-ike ka Ọ nedum nwayo.

3. Ọ nēweghachi nkpuru-obim:Ọ nēdum n'uzọ nile nke ezi omume n'ihi aha-Ya.

4. Ọzọ, asi na ejem ije na ndagwurugwu onyinyo ọnwu,M'gaghi-atu egwu ihe ọjọ ọ bula; n'ihi na Gi onwe-gi nọyerem:Ndele-Gi na nkpa-n'aka-Gi, ha onwe-ha nākasim obi.

5. I nēdo table n'usoro n'irum n'anya ndi nākpab͕um:I tewo isim manu; ikom bu inwebiga-ihe-ókè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 23