Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 150:1-6 Bible Nso (IGBOB)

1. Tonu Ja.Tonu Chineke n'ebe nsọ Ya:Tonu Ya na mbara-ígwé nke ike-Ya.

2. Tonu Ya n'ihi idi-ike-Ya nile:Tonu Ya dika iba-uba nke idi-uku-Ya si di.

3. Werenu ọfufù opì-ike to Ya:Chirinu une na ubọ-akwara to Ya.

4. Werenu egwú-otiti na ite-egwú to Ya:Chirinu ubọ eji akwara kwe na ọ̀jà to Ya:

5. Chirinu ájà nke anānu nke-ọma to Ya:Chirinu ájà nke nādasi udà ike to Ya.

6. Ka ihe ọ bula nke nēku ume to Ja.Tonu Ja.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 150