Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 147:10-15 Bible Nso (IGBOB)

10. Ọ bughi idi-ike nke inyinya nātọ Ya utọ:Ọ bughi ogwe-ukwu abua nke nwoke nādi Ya utọ.

11. Ihe nātọ Jehova utọ bu ndi nātu egwu Ya,Ndi nēchere ebere-Ya.

12. Gi Jerusalem, nāja Jehova;To Chineke-gi, Zaion.

13. N'ihi na O mewo ka ihe-ntuchi nile nke ọnu-uzọ-ama-gi nile di ike;Ọ gọziwo umu-gi n'etiti gi.

14. Ọ bu onye nēme ka ókè-ala-gi ghọ udo;Abuba ọka wheat ka O ji me ka i riju afọ.

15. Ọ bu onye nēzisa okwu-ọnu-Ya n'uwa;Ngwa ngwa ka okwu-Ya nāb͕a ọsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 147