Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 141:6-9 Bible Nso (IGBOB)

6. Atudawo ndi-ikpe-ha n'akuku nkume di elu;Ha gānu kwa okwu-ọnum nile; n'ihi na ha di utọ.

7. Dika mb͕e madu nālu ọlu ubi we nēgwuwa ala,Otú a ka esesaworo ọkpukpu-ayi n'ọnu ala-mọ.

8. N'ihi na ọ bu n'ebe I nọ, Jehova, Onye-nwe-ayi, ka anyam abua di:Nime Gi ka m'b͕abàworo; ab͕apula nkpuru-obim dika miri.

9. Debem ka m'ghara idabà n'ib͕udu ha sirim,Na n'ọnyà ndi nālu ajọ ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 141