Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 124:3-7 Bible Nso (IGBOB)

3. Mb͕e ahu ha gēlowori ayi na ndu,Mb͕e iwe-ha di ọku n'aru ayi:

4. Mb͕e ahu miri gēruchapuwori ayi,Miri-iyi gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.

5. Mb͕e ahu miri di nganga gāgabigawori n'elu nkpuru-obi-ayi.

6. Onye agọziri agọzi ka Jehova bu,Onye nēnyeghi ayi iburu ezé-ha anu-ndọb͕u.

7. Nkpuru-obi-ayi ewepugawo onwe-ya dika nnunu n'ib͕udu ndi-osi-ọnyà:Ib͕udu ahu kpajiri akpaji, ayi onwe-ayi we wepuga onwe-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 124