Ihe-efu ka ha nēkwurita, otù onye na ibe-ya:Eb͕ub͕ere-ọnu nke nēkwu okwu ire-utọ na obi abua ka ha ji ekwu.