Ọzọ, Ọ nēme ka ob͕eye si na nweda-n'ala nọ n'ebe di elu,Ọ nēme kwa ka ọ ghọ ab͕uru dika ìgwè ewu na aturu.