Na manya-vine nke nēme ka obi madu ṅuria,Ime ka iru-ya nēb͕upu site na manu,Na achicha nke nēme ka madu nwe ume n'obi.