I bu Onye nēme ka ahihia puere anu-uloNēme kwa ka ihe akuru n'ala puere ọlu-ubi madu;Ime ka nri si n'ala puta: