Site na npako nke onye nēmebi iwu ka anāchu onye ewedara n'ala ọku ọku;Anējide ha na nzube nile nke ha chère.