Ọtutu miri apughi imenyu ihu-n'anya,Osimiri nile agaghi-erikpu kwa ya:Ọ buru na onye ọ bula gēnye àkù nile nke ulo-ya n'ihi ihu-n'anya,Agēleda ya anya nke-uku.