Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 6:9 Bible Nso (IGBOB)

Nání otù ka ọ bu, bú ndurum, onye nkem nke zuru okè;Nání otù nwa nne-ya muru ka ọ bu;Onye arọputara arọputa nke nwanyi muru ya nwere ka ọ bu.Umu-ndinyom huru ya, we si na ọ bu onye ihe nāgara nke-ọma;E, ọgu eze-nwanyi atọ ahu na ọgu ndinyom anọ ahu, bú iko, ha we to ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 6

Echiche Abù Nke Abù 6:9 na onodu