Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 5:2 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem nāraru ura, ma obim nēteta:Ọ bu olu nke onye ihe-ya nātọm utọ nāku aka n'uzọ, si,Megherem uzọ, nwa-nnem nwayi, eyìm, ndurum, onye nkem nke zuru okè:N'ihi na isim juputara n'igirigi,Agiri-isim juputara n'ọbubu-miri nke abali.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 5

Echiche Abù Nke Abù 5:2 na onodu