Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 5:1 Bible Nso (IGBOB)

Abatawom n'ubim ab͕ara ogige, nwa-nnem nwayi, nwunye ọhu nkem:Aghọrọwom myrrh nkem, ya na udam;Arachawom ub͕ub͕ọ-manu-aṅum, ya na manu-aṅum;Aṅuwom manya-vine nkem, ya na miri-ara-ehim.Rienu ihe, ndi-eyim;Ṅuanu ihe-ọṅuṅu, e, ṅujuenu afọ unu ndi ihe-unu nātọm utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 5

Echiche Abù Nke Abù 5:1 na onodu