Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 4:10 Bible Nso (IGBOB)

Le ka ihu-n'anya-gi nile si ma nma nke-uku, nwa-nnem nwayi, nwunye ọhu nkem!Le ka ihu-n'anya-gi nile si di nma nke-uku kari manya-vine!Le kwa ka ísì utọ nke manu-gi nile di nma nke-uku kari uda nile!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 4

Echiche Abù Nke Abù 4:10 na onodu